achọmọsịsọ

achọmọsịsọ


nkowa dezie

ụzọ ịchọ ime ihe, ịnweta ihe maọbụ inata ihe ọsịsọ.


nkejiasusu dezie

aha


omumaatu dezie

agwa achọmọsịsọ ya mere na ọ nwetaghị ọrụ ahụ.


mkpoputa dezie

olumba dezie

ntụghari asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

[quick access]