achịcha bụredị

Achịcha bụredị

Mama zụtara anyi achicha bụredị mgbe ọ na alọta ọrụ bekee.

Achicha


Nkọwa

dezie
  1. Achicha bụredi bụ ihe a na eri-eri, ana eji ya aṅụ tii tụmadị n'ụtụtụ.
  2. A na eji ọka akwọrọ-akwọ, akpụ akwọrọ-akwọ maọbụ fụlọọ emepụta achịcha bụredi.

Nkejịasụsụ

dezie
 Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Mkpọpụta

dezie
Achicha




Olumba

dezie

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

dezie

English

dezie

Bread