Nkọwa dezie

  • enweghị ihe ọ bụla; efu; ebughi ma ọ bụ jupụta na ihe ọ bụla
  • na-enweghị mmetụta ọ bụla
  • enweghị ikike ma ọ bụ mmetụta iwu, ma ọ bụ ike mmezu ma ọ bụ nkwenye

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • ụlọ ikpe ekpebiela na ntuli aka ahụ abaghị uru
  • oghere dị n'ime ogige ahụ bụ ihe efu. Ọ baghị uru ma ọlị

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Void