Abacha
Nri esi na okporo akpụ e mepụta. Ọ bụ okporo akpụ eberiri ntakịrị ntakịrị ma mịkpọọ ya na-anwụ. Emesia a gwọ ya na mmanụ nri were ya mee erimeri.
Aha
Mma Ada na-ere abacha
Nsịsa
[1]