Abụm Onụ

Nkọwa

dezie

Nke a bụ okwu ọjọọ okenye gwara mmadụ banyere ajọ omume onye ahụ mere maọbụ na-eme.

Nkejịasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Maazi Uke nwetere abụm ọnụ maka ọchụ o gburu.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

curse