Utu Isi
Ụtụ Isi
Nkọwa
dezieNke a bụ ego ndi niile bi n'ébé n'akpata ego, nke gunyere ndi ọlụ oyibo, ndi n'azu ahia, ndi órú aka, ndi òkwó ugboala, dgz na-akwụnye n'akpa gọọmenti maka ndozi obodo.
Nkejịasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieEji ego ụtụ isi àrú ụzọ, ụlọ ọgwụ, ụlọ akwụkwọ, dgz
Mkpọpụta
dezie