Nkọwa dezie

Unu onwe unu bụ nnọchiaha eji anọchite aha ọtụtụ mmadụ mgbe a na-ekwu okwu maọbu ede ihe.

Nkejiasụsụ dezie

Nnọchiaha

Ọmụmaatụ dezie

Unu onwe unu amarala nke ọma na m abụghị ụdị mmadụ aghụghọ.

Mkpọpụta dezie

Unu onwe unu



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ Ọzọ dezie

Bekee dezie

Yourselves