Ulo Nkita
Nkita bụ anụ ụlọ, ya mere nkịta na mmadụ na ebi. Anaghi arụpụlụya ụlọ ịche
Aha
E nwere m nkịta. Aha ya bụ Nwugo. Ọ nwere aji ọcha n'ahụ ya nile. A hụrụm ya n'anya nke ukwụụ
kennel