"""Ugeneọma"""

Nkọwa

dezie

Ugeneọma bụ afa nnụnụ ọcha na eso ehi na ụmụ anụmanụ nwere nje akpị nke na ata ụmụ anụmanụ ahụ. Ugeneọma na aturị nje akpị ahụ dika nrị

Nkeji Asụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Ugeneọma bụ afa nnụnụ

Mkpọputa

dezie

Ụ́géńéọ́ḿá

Olumba

dezie

Nnụnụ ọcha

Ntụgharị

dezie

Bekee

dezie

Bird https://en.m.wiktionary.org/wiki/Bird