Nkọwa dezie

Ubi bụ ala ekewaputara ebe a na-akọnye ihe obula. O nwere ike buru ihe a na eri eri maobu ahihia eji eme ógwù.

NkejiAsụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

A kọrọ m ubi àbàchà.

Mkpọpụta dezie

Úbì

Olumba dezie

Úgbó (Enugu), Àwòm (Imo)

Ntụgharị n'asusu ozo dezie

Bekee dezie

Farm