Osimiri

Nkọwa dezie

Osimiri bụ mmiri iyi sitere n'okike na-asọpụta, na-abụkarị iyi mmiri dị ọhụrụ, na-asọ n'elu ma ọ bụ n'ime ọgba na-aga n'akụkụ mmiri ọzọ na ugwu dị ala, dịka oke osimiri, ọdọ mmiri, ala mmiri, ma ọ bụ osimiri ọzọ.

Nkejịasụsụ dezie

Ngwaa ma ọ bụ aha

Ọmụmaatu dezie

Anyị ji ụgbọ mmiri gafere osimiri ahụ.

Bekee dezie

River

[ [Òtù:WikiForHumanRight 2023 Nigeria] ]