Nkọwa

dezie

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku ise, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku isii na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri isii mejupụtara ya.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Ụmụ akwụkwọ karịrị puku Isii na-agụ akwụkwọ na Mahadum Nnamdi Azikiwe dị n'Awka.

Mkpọpụta

dezie
Puku Isii





Ọlụmba

dezie

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Six thousand (6000)