Nkọwa

dezie

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa puku isii, narị itoolu na iri itoolu na itoolu tupu agụọ puku asaa na otu. Ọ bụ otu narị ụzọ iri asaa mejupụtara ya.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Ndị ọrụ karịrị puku asaa na-arụ ọrụ na n'isi ụlọ ụka Winners Chapel dị na Legọs.

Mkpọpụta

dezie
Puku Asaa





Ọlụmba

dezie

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Seven thousand (7000)