Onu ogugu

Nkọwa dezie

Ọnụọgụ mmadụ bụ okwu a na-ejikarị na-ezo aka na ọnụọgụ ndị mmadụ n'otu mpaghara.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatu dezie

Mmụba ọnụ ọgụgụ mmadụ ngwa ngwa bụ nnukwu nsogbu na mba anyị.

Bekee dezie

Population

[ [Òtù:WikiForHumanRight 2023 Nigeria] ]