Otu narị na otu
Otu narị na otu
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na otu atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị, tupu a gụọ ótù narị na abụọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CI, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 101.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmumatu
dezieAgụchaa ótù narị a gụọ ótù narị na otu
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieOne hundred and one (101)