Otu narị na iri ise na asaa
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na ise, na asaa atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri ise na isii, tupu a gụọ ótù narị na iri ise na asatọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CLVII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 157.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieAgụchaa ótù narị na iri ise na isii, a gụọ ótù narị na iri ise na asaa
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ Ọzọ
dezieBekee
dezieOne hundred and fifty-seven (157)