Otu narị na iri atọ
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri na atọ . A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri abụọ na itoolu, tupu a gụọ ótù narị na iri atọ na otu. Ndị Rome na-ede ya dịka CXXX, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 130.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieO nyere m akwa dị òtù narị na iri atọ
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ Ọzọ
dezieBekee
dezieOne hundred and thirty (130)