Otu narị na abụọ
Otu narị na abụọ
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụọgụgụ enwere n'ụwa nke nwere iri ụzọ iri, na abụọ atụkwasịrị ya n'elu. A ga-agụ ya ma agụchaa otu narị na otu, tupu a gụọ ótù narị na atọ. Ndị Rome na-ede ya dịka CII, ebe ndị Arab anyị mụtara n'aka ha na-ede ya ka 102.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmumatu
dezieAgụchaa ótù narị na otu a gụọ ótù narị na abụọ
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieOne hundred and two (102)