Osisi Oroma

Nkọwa

dezie

Osisi Oroma bu ụdịrị osisi na-amị mkpụrụ osisi a na-akpọ oroma

 
Osisi Oroma

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Maazị Okeke ji osisi oroma gbaa ogige ya gburu gburu.

mkpọpụta

dezie
Osisi oroma



olumba

dezie

Osisi Oloma n'asụsụ Orlu di n'Imo Steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Beeke

dezie

Orange_tree