Osisi Nkwụ
Osisi Nkwụ
Nkọwa dezie
Osisi Nkwu a bụ ụdịrị osisi na-epu n'ala igbo bụ nke a na-esi na ya enweta ihe di iche iche ọkachasị mmanya nkwụ, mmanụ nri, ude nakwa ihe eji emenwu ọkụ.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
Osisi nkwụ bara oke uru n'ala igbo
Mkpọpụta dezie