Ose ọkụ
"""Ose ọkụ"""
Nkọwa
dezieOse ọkụ bụ afa ofe ndị Igbo ji eli ụtara. Ose ọkụ bụ ofe ètere ngwa ngwa. Eji ose,ogiri,ira (ịsha), azụ na ńnú esi ose ọkụ. Adịghị esi ose ọkụ na ọkụ.
Nkeji Asụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieOse ọkụ bụ afa ofe
Mkpọputa
dezieÓsé ọ́kụ́
Olumba
dezieOse anị