Oseọjị
Oseọjị bụ ihe ndi igbo ji ata ihe di iche iche di ka ọji, aṅara. Esi na ọpupa emeputa ya, ana etinyekwa ya nnu na ose ofuma.
aha
Ose oji na adi mma iji ata aṅara ma ọ bu oji igbo.
Groundnut_paste