Nkọwa dezie

Nke a bụ ọria n'emetụta uburu isi mmadụ. Ọ n'agbawo akparamagwa na echiche onye ọ n'eme. Ufọdu na esi n'be ha pụọ gbara ọtọ n'akpaghari ebe masiri ha. Echiche ha anaghi ezukwa oke.

Nkejịasụsụ dezie

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ dezie

Nwoke ahụ n'apụ ara. Isi mebiri nwanyi a, ọ makwaghi ihe ọ na-eme.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie