Onye njide n'akaebe
Nkọwa
dezie- Onye na ekwe nkwa ịkwụghachi onye na-agbazinye mmadu ego ma ọ bụrụ na onye gbaziri ego enweghị ike ịkwụ ụgwọ ahụ
- onye nkwudo a na-ejide n'aka na ihe mere ma ọ bụ na ihe echedoro.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Ọ ga bụ onye njide n'akaebe maka mgbazinye ego m chọrọ n'ụlọ akụ
- Ndị uwe ojii bụ ndị njide n'akaebe na-akwado udo nke ọha na eze
Mkpọpụta
dezie