Onwa Iri Na Abuo
Ọnwa Iri Na Abụọ
Nkọwa dezie
Nke a bụ ọnwa iri na abụọ n'ọgụgụ afọ ndi ọcha burukwa ọnwa ikpazu n'afọ. Umu akwụkwọ na ndi nkuzi ha n'agakwa ezumike nke ngwucha afọ
Nkejịasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
A garam Ọlidee ekeresimesi be nwanne m bi na Ọnicha