Ọnwa Anọ

Nkowa dezie

Nke a bụ ọnwa mmiri ozuzo na mpaghara obodo anyi bụ Naijiria. Ọbukwa ọnwa mmalite ọrụ ugbo.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Ọrụ ugbo amalitewo n'obodo anyi ụgbụa

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

category;aha