Okwu mmekọrịta

Okwu mmekọrịta

Nkọwa dezie

Okwu mmekọrịta bụ nsogbu na-emetụta ọtụtụ ụmụ amaala n'ime obodo.

  • Okwu gbasara ọha na eze bụ isi iyi nke echiche ndị na-emegiderịta onwe ha n'ihi ihe a na-ewere dị ka omume ziri ezi ma ọ bụ ndụ onwe onye na-ezighi ezi ma ọ bụ mkpebi ndụ mmekọrịta mmadụ na ibe ya.

Nkeji asụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ọ bụ usoro okwu mmekọrịta ahụ ka ha soro

Mkpọpụta dezie

Olundi dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

 
Okwu mmekọrịta