Ohi osimiri

Nkọwa

dezie

Ohi osimiri bụ iwepụ nnukwu ájá site n'akụkụ osimiri nke iwu na-akwadoghị nke na-eme ka osimiri ghara ịtachasịghị ike ma-ọbụ tachasịa ike.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Izu ohi osimiri bụ otu ihe iwu Naijiria na-akwadoghị.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ori oshimili (Onitsha)

Ntụhgarị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Beach theft (https://en.wikipedia.org/wiki/Sand_theft)#WikiForHumanRights2023#AnambraNetworkForHumanRights2023