Ogologo

Nkọwa dezie

  1. Ogologo bụ okwu eji akowa onye toro eto.
  2. A na-eji ogologo akọwa kwa ihe ọbụla toro eto.

Nkeji asụsụ dezie

ngwaa

Ọmụmatu dezie

  1. eyim nwoke toro ogologo.
  2. Osisi ọrji toro ogologo
  3. E toro'm ogologo

Mkpọpụta dezie

olumba dezie

Ogonogo - Anambra Ogologo - Imo

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

Tall