Ogene


Nkọwa dezie

Ogene bụ akụrụngwa eji akụ egwu n'ala igbo eji ìgwè eme

 
Ogene

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Nwoke ahụ mara otu esi akụ ogene nkeọma

Mkpọpụta dezie

LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Ogene



Olumba dezie

Ogele n'asụsụ Orlu di na Imo Steeti.

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

Gong Gong