Ogbenye kachasị njọ

Ogbenye kachasị njọ dezie

Nkowa dezie

Nke a pụtara ogbenye ọnụ ntụ ma ọbụ ụbịa

Ogbenye kachasị njọ bụ kwa ọnọdụ mgbe mmadụ na enweghị ike ị nweta ụmụ ngwa na - enyere ndụ aka dịka nri, ezigbo mmiri ọṅụṅụ,ebe obibi na ebe ana eje mposi. dezie

Onye ọbụla na akpataghi $1 na ubochi nọ ọnọdụ onye ogbenye kachasị njọ.

Nkejiasusu dezie

Aha

Ọmụmatu dezie

Ụfọdụ ụmụ Afrịka nọ na ọnọdụ Ogbenye kachasị njọ.

Mkpoputa dezie

Olumba dezie

 
Ogbenye kachasị njọ

Ogbenye ọnụ ntụ

Ụbịam

Ntụgharị dezie

Bekee

Extreme poverty