"""Odibo"""

===Nkọwa===

dezie

Odibo bụ onye na ejere mmadụ ozi nke a na-akwụ ụgwọ.

===Nkeji Asụsụ===

dezie

Aha

===Ọmụmaatụ===

dezie

A chọrọ m odibo nke ga enyere m aka n'eje ozi n'ụlọm.

===Mkpọpụta===

dezie

Òdíbò

Oru

===Ntụgharị===

dezie
===Bekee===
dezie

Slave

https://en.m.wiktionary.org/wiki/Slave

===Category===

dezie

[[Category:wt/ig) wiki loves names]]