Oche eze
Oche eze
Nkọwa
dezieNke a bụ oche pụrụ ịche nke ndị echịrị eze obodo na anọ. Ọ pụrụ ịche n'oche ndị ọzọ. Ana akwanyere udị oche a ugwu. Mgbe ọbula ị huru ya ị ga-ama na ọbughi oche onye ọbụla na-anọ na ya.
Nejịasụsụ
dezieAha
Ọmumaatụ
dezieOche eze anyị mara mma nke ukwuu
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieThrone