Obianamma
Obianamma
Nkowa
dezieObianamma pụtara na onyea biara mgbe ihe di na uju.
Nkejiasusu
dezieAha
ọmụmaatụ
dezieObianamma bu aha ejiri mara mmadu na ala igbo
Mkpoputa
dezieọ́bianamma
Olumba
dezieobialunamma Obianuju obiageli
Ntụgharị
dezieBekee
dezieA child that came in time of wealth.