Obi añụrị

Nwa n'enwe óbị añụrị

Nkọwa dezie

Nke a bụ uche na mmetụta nke n'abịa mgbe ndụ dị nma n'eme ka mmadụ chịa ọchị

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

O nwere ezigbo Obi añụrị mgbe aha ya pụtara na ndị gafere na ule ahụ

Mkpọpụta dezie

LL-Q33578 (igbo)-Olugold-Obi añụrị



Olumba dezie

  • Obi ụtọ
LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Obi ụtọ



  • Ọñụ
LL-Q33578 (ibo)-Olugold-Ọñụ



Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

Happiness Happiness

French dezie

Joie joie

German dezie

Glück Glück