Nzama

Nkọwa dezie

Nzama bụ afa ana-kpọ akpalamagwa mmadụ ji aghọli mmadụ ibeya na izụ ahia. Anakpọkwa ya ngalị ma ọbụ aka azụ.

Nkeji Asụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Nzama abụghị ezi omume

Mkpọputa dezie

Nzama




Olumba dezie

Awúwọ́

Ntụgharị dezie

Bekee dezie

Cheating https://en.m.wiktionary.org/wiki/cheating