Nwamba
Nwamba
Nkọwa
dezieNwamba bụ anụmanụ nwere ụkwụ anọ. Ọ na-ebi n'ụlọ ma n'ebikwa n'ọhịa. Ọ na-eri ụfọdụ ihe mmadu na-eri.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Omụmaatụ
dezieewerem nwamba were aji ocha n'ulo m.Oji nwuru nwamba ya gaa ahia.
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieBuusu maọbụ Nwaọbara n'asụsụ Nkanụ di n'Enugwu Steeti. Nwankom (n'asụsụ Igbo nke Owerri)
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
deziecat [[category:]]