Nwadiobimma
"""Nwadiobimma"""
Nkọwa
dezieNwadiobimma bụ afa mmadụ pụtara ọñụ enwere oge amụrụ onye ahụ.O pụtakwara na Chineke nyere nne na nna mụrụ nwa ọchịchọ obi ha.
Nkeji Asụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieNwadiobimma bụ afa mmadụ.
Mkpọputa
dezieŃwádị̀óbị̀m̀m̀á
Olumba
dezieNwadịụtọ
Ntụgharị
dezieBekee
dezie[https:en.wiktionary.org/wiki"Nwadiobimma" "Nwadiobimma"