"""Nwaakanri"""

===Nkọwa===

dezie

Nwaakanri bụ mmadụ nke dị mkpụmkpụ dịkwa ntakịrị n'ile anya na-agbanyeghị n'ọbụ okenye. Akụkụ ahụ ya nile na-adị ntakịrị karịa nke ndị ọgbọ ya.

===Nkeji Asụsụ===

dezie

Aha

===Ọmụmaatụ===

Okeọma lụrụ di bụ nwaakanri

===Mkpọpụta===

dezie

Nwáákánrì

===Nwáákánhì===

===Ntụgharị===

===Bekee===

dezie

Dwarfhttps://en.m.wiktionary.org/wiki/dwarf

===Category===

[[Category:wt/ig/wiki loves names]]