Nwáákánrì
"""Nwaakanri"""
===Nkọwa===
Nwaakanri bụ mmadụ nke dị mkpụmkpụ dịkwa ntakịrị karịa ndị ọgbọ ya.
===Nkeji Asụsụ===
Aha
===Ọmụmaatụ===
Ijeọma lụtara di bụ nwaakanri.
===Mkpọpụta===
Nwáákánrì
===Olumba===
Nwáákánhì
===Ntụgharị===
===Bekee===
Dwarf
https://en.m.wiktionary.org/wiki/dwarf
===Category===
[[Category:wt/ig/wiki loves names]]