Ntụgharị



Nkọwa dezie

  1. Ntụgharị bụ igbanwe okwu maọbụ edemede site n'otu asụsụ gaa n'asụsụ ọzọ

Nkejịasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

Ntụgharị ya ziri ezi. Eji mu akwụkwọ ntụghari a arụ ọrụ. Okwu a nwere ntụgharị

Mkpọpụta dezie

ntụgharị




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

Translation

German dezie

Übersetzung

French dezie

Traduction

Italian dezie

Traduzione

Portuguese dezie

Translação

Russian dezie

перевод