Ntọgbu

Ntọgbu

Nkọwa dezie

Nke a pụtara igbu mmadụ site n'itogide ya aka n'olu iji kwụsị okuku ume.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmatụ dezie

1. Ntọgbu mmadụ abụghị ezi ihe n'ala Igbo.

Mkpoputa dezie

Ntọgbu


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

strangle