Nsonye
Nkọwa dezie
- omume ma ọ bụ ọnọdụ nke itinye ma ọ bụ nke ịgụnye mmadu n'ime otu ma ọ bụ na usoro.
- omume ma ọ bụ amụma nke inye ohere na akụrụngwa nha anya maka ndị enwere ike ewepụ ma ọ bụ kewapụ na ihe, dịka ndị nwere nkwarụ na ahụ ma ọ bụ nke uche na ndị otu ndị ọzọ enwere ike igụpụ maka na ha ebughị ebu na ọnụ ọgụ
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Iwu nke nsonye dị mkpa maka inwe nha anya na ụwa dum
- ụlọ ọrụ dum kwesiri inwe ntuziaka maka nsonye.