Nsị

Nkọwa

dezie

Nsi bụ ihe na-egbu mmadụ ma ọbụrụ n' onye ahụ rie ya.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmaatụ

dezie

Nwoke ahụ riri nsi nwe nwụọ pịị. Nsi dị nnọọ ize ndụ

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Nshi n'asusu Ezeagu di n'Enugu Steeti.

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

poison