Nsọala

Nkọwa dezie

  1. Nsọala bụ ihe ala na-asọ asọ.
  2. Ihe ndi a obodo na-asọ bụ nke achọgi ka onye obụla mee.

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  1. Mazi Okeke mere nsọala n'afọ gara aga
  2. Nsọala okoro mere ka na-aria ya ahụ
  3. Ọ bụ Nsọala n'ala Igbo nwanne na nwanne ịkwaa iko
  4. Ọ bụkwa nsọala mmadụ iji aka ya gbuo onye ya
  5. Nna Ogechi dinara Ogechi

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ajọ ihe maọbụ imeruala na asụsụ Nkanụ di n'Enugwu steeti.

Ntụghari n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

abomination