Nsọ-nwanyi


Nkọwa

dezie

nsọ-nwanyi bụ oge n'ime ọnwa nwanyi ji agba ọbara. Nsọ-nwanyi so ihe eji amata nwanyi tozugoro agbọghọ.

Nkejiasụsụ

dezie

aha

Ọmụmaatụ

dezie

Nsọ-nwanyim n'arụ m afọ.


Mkpọpụta

dezie
nso nwaayi




Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụs ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Menstruation [[category:]]