Nnukwu mgbanwe
Nkowa
dezieNnukwu Mgbanwe na onye bu ya ụzọ, Global Scenario Group (GSG),na ọlụ Bekee na-eji Nnukwu Mgbanwe eme ihe iji kọwaa ọhụụ nke ọdịnihu zuru ụwa ọnụ. Ọ bụ Kenneth E. Boulding chepụtara okwu a . Ma kọwaa mgbanwe site na oge gboo na oge omenala. ụzọ anọ nwere ike ime nke òtù ndị a kwenyere na ha ga-eme ka ihe a kpọrọ mmadụ nwee ike ijikwa Nnukwu Mgbanwe.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmụmatu
dezieNdị otu nnukwu mgbanwe na e chepụta atụmatụ ọhụrụ.
Mkpoputa
dezie
Olumba
dezieÓkè mgbanwe
Ntụgharị
dezieBekee
Great Transition