Nna



Nkọwa

dezie

Nna bụ aha a na-akpọ nwoke mụrụ nwa maọbụ nwere nwa. ọ bụ Nna na-abụkarị omyeisi Ezinaụlọ.

Nkejiasụsụu

dezie
 Aha


Ọmụmaatụ

dezie
  1. Nna ya bụ Emeka.
  2. Nna ya bụ onye Igbo.
  3. Eji m Nna mụ eme ọnụ.
  4. Ọ bụ Nna ya.
  5. Nna bu onye isi ụlọ

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

English

dezie

Father

German

dezie

Vater

French

dezie

Père

Portuguese

dezie

Pai

Italian

dezie

Padre

Russian

dezie

отец

Hausa

dezie

uba