Nnụnụ ọgba-ama

Nnụnụ ọgba-ama.

Nkọwa

dezie

Nke a bụ otu n'ime udi nnụnụ enwere n'enwe agba nke n'ekwughachi ihe ọbụla mmadụ kwuru.Ana akpọkwa onye n'ekwukarị okwu nnụnụ ọgba ama.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie
  1. Nnụnụ ọgba-ama n'ekwu ọkwu ọbụla mmadụ kwuru.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

--Akwugo (talk) 21:19, 6 May 2022 (UTC)Parrot