Nnụnụ


Nkọwa dezie

  1. Nnụnụ bụ ụdi anụmanụ na-efe n'elụ.
  2. Nnụnụ na-enwe nku na ụkwụ abụọ .
  3. Nnụnụ bụ aha a na-akpọ anụmanụ ndi na-efe n'elu
 

Nkejịasụsụ dezie

 Aha


Ọmụmaatụ dezie

  1. Nnụnụ bụ aha ihe.
  2. Anyi nwere nnụnụ na-ekwụ okwụ
  3. Nnụnụ ahụ mara mma.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

Bird

German dezie

Vogel

French dezie

Oiseau

Portuguese dezie

Pássaro

Italian dezie

Uccello

Russian dezie

птица